29 A ga-anara ha ụlọikwuu ha,+ ìgwè ewu na atụrụ ha,+ ákwà ụlọikwuu ha+ na ngwongwo ha niile. A ga-anapụkwa ha kamel ha.+ Ndị mmadụ ga-etikwara ha mkpu, sị, ‘Ụjọ dị ebe niile!’”+
10 M ga-emekwa ka ị bụrụ ihe ga-eme ka egwu jide ọtụtụ ndị.+ Ndị eze ha ga-amakwa jijiji n’egwu n’ihi gị mgbe m ga-efegharị mma agha m n’ihu ha,+ ha ga-amakwa jijiji n’oge ọ bụla, onye ọ bụla maka mkpụrụ obi ya, n’ụbọchị ị ga-ada.’+