1 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Igbe ahụ wee dọrọ na Kiriat-jierim ruo ọtụtụ ụbọchị nke na o ruru afọ iri abụọ, ụlọ Izrel dum wee na-etiku Jehova mkpu ákwá.+ Aịzaya 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eme ka ihe siere Ariel ike,+ ọ ga-erukwa uju, kwaa ákwá arịrị,+ ọ ga-aghọkwara m ekwú nke ebe ịchụàjà Chineke.+ Maịka 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ụbọchị ahụ, a ga-eji unu tụọ ilu,+ kwaakwara unu ákwá arịrị.+ A ga-asị: “E bukọrọwo ihe anyị!+ Ala ndị ala anyị ketara ka o nyere ndị ọzọ.+ Lee ka o si napụ anyị ya! O nyere onye na-ekwesịghị ntụkwasị obi ubi anyị.”
2 Igbe ahụ wee dọrọ na Kiriat-jierim ruo ọtụtụ ụbọchị nke na o ruru afọ iri abụọ, ụlọ Izrel dum wee na-etiku Jehova mkpu ákwá.+
2 M ga-eme ka ihe siere Ariel ike,+ ọ ga-erukwa uju, kwaa ákwá arịrị,+ ọ ga-aghọkwara m ekwú nke ebe ịchụàjà Chineke.+
4 N’ụbọchị ahụ, a ga-eji unu tụọ ilu,+ kwaakwara unu ákwá arịrị.+ A ga-asị: “E bukọrọwo ihe anyị!+ Ala ndị ala anyị ketara ka o nyere ndị ọzọ.+ Lee ka o si napụ anyị ya! O nyere onye na-ekwesịghị ntụkwasị obi ubi anyị.”