Abụ Ọma 107:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Na-emekwa ka ala nke na-eme nri ghọọ ala nnu,+N’ihi ihe ọjọọ nke ndị bi na ya na-eme. Jeremaya 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ịnyịnya ọhịa+ eguzorowo otu ebe n’elu ugwu nta ndị ọhịa na-adịghị; ha ekuwo ume ọkụ ọkụ dị ka nkịta ọhịa; anya ha adịkwaghị ahụ ụzọ n’ihi na ahịhịa ndụ adịghị.+
6 Ịnyịnya ọhịa+ eguzorowo otu ebe n’elu ugwu nta ndị ọhịa na-adịghị; ha ekuwo ume ọkụ ọkụ dị ka nkịta ọhịa; anya ha adịkwaghị ahụ ụzọ n’ihi na ahịhịa ndụ adịghị.+