Jeremaya 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma, ya doo unu anya na ọ bụrụ na unu egbuo m, ọ bụ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ ka unu na-eme ka ọ dịrị n’isi unu nakwa n’isi obodo a nakwa n’isi ndị bi na ya,+ n’ihi na n’eziokwu, ọ bụ Jehova ziri m ka m bịakwute unu kwuo ihe a niile ná ntị unu.”+
15 Ma, ya doo unu anya na ọ bụrụ na unu egbuo m, ọ bụ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ ka unu na-eme ka ọ dịrị n’isi unu nakwa n’isi obodo a nakwa n’isi ndị bi na ya,+ n’ihi na n’eziokwu, ọ bụ Jehova ziri m ka m bịakwute unu kwuo ihe a niile ná ntị unu.”+