Jeremaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha. Jeremaya 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Gaa guzoro n’ogige ụlọ Jehova,+ kwuo okwu niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo+ banyere ndị obodo niile dị na Juda, ndị na-abata n’ụlọ Jehova ịkpọ isiala. Ewepụkwala ya ihe.+
17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha.
2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Gaa guzoro n’ogige ụlọ Jehova,+ kwuo okwu niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo+ banyere ndị obodo niile dị na Juda, ndị na-abata n’ụlọ Jehova ịkpọ isiala. Ewepụkwala ya ihe.+