33 “‘Unu emerụla ala unu bi; n’ihi na ọ bụ ọbara na-emerụ ala,+ ọ dịghịkwa ihe e ji ekpuchiri ala mmehie maka ọbara a wụfuru na ya, ma e wezụga ọbara nke onye wụfuru ọbara.+
10 ka e wee ghara ịwụfu ọbara ọ bụla nke na-emeghị ihe ọjọọ+ n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, ikpe ọmụma ọbara ọ bụla agaghịkwa adị n’isi gị.+