Job 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’agbanyeghị na ị ma na ọ dịghị ihe m mejọrọ,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta m n’aka gị?+ Abụ Ọma 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 I nyochawo obi m, i nyochawo m n’abalị,+Ị nụchawo m; ị ga-achọpụta na emeghị m atụmatụ ihe ọjọọ.+Ọnụ m agaghị eme mmehie.+ Jeremaya 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, gị onwe gị maara m nke ọma;+ ị na-ahụ m, i nyochawokwa obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha dị ka atụrụ a ga-egbu egbu,+ debe ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.
3 I nyochawo obi m, i nyochawo m n’abalị,+Ị nụchawo m; ị ga-achọpụta na emeghị m atụmatụ ihe ọjọọ.+Ọnụ m agaghị eme mmehie.+
3 Jehova, gị onwe gị maara m nke ọma;+ ị na-ahụ m, i nyochawokwa obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha dị ka atụrụ a ga-egbu egbu,+ debe ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.