Diuterọnọmi 29:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ee, mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe dị otú a?+ Gịnị kpatara oké iwe nke a dị oké ọkụ?’ Jeremaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-erukwa na unu ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji mee anyị ihe a niile?’+ Ị ga-asịkwa ha, ‘Dị nnọọ ka unu hapụrụ m gaa na-efe chi ala ọzọ n’ala unu, otú ahụ ka unu ga na-ejere ndị ala ọzọ ozi n’ala na-abụghị nke unu.’”+ Jeremaya 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike. Jeremaya 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọtụtụ mba ga-agafere obodo a wee sị mba ibe ha: “Gịnị mere Jehova ji mee obodo ukwu a ihe a?”+
24 ee, mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe dị otú a?+ Gịnị kpatara oké iwe nke a dị oké ọkụ?’
19 Ọ ga-erukwa na unu ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji mee anyị ihe a niile?’+ Ị ga-asịkwa ha, ‘Dị nnọọ ka unu hapụrụ m gaa na-efe chi ala ọzọ n’ala unu, otú ahụ ka unu ga na-ejere ndị ala ọzọ ozi n’ala na-abụghị nke unu.’”+
22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike.