Jeremaya 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị inyom, ka ntị unu nụrụ okwu ọnụ ya. Mgbe ahụ, kụzierenụ ụmụ unu ndị inyom ákwá arịrị,+ ka nwaanyị ọ bụla kụziekwara nwaanyị ibe ya abụ iru uju.+
20 Ma, nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị inyom, ka ntị unu nụrụ okwu ọnụ ya. Mgbe ahụ, kụzierenụ ụmụ unu ndị inyom ákwá arịrị,+ ka nwaanyị ọ bụla kụziekwara nwaanyị ibe ya abụ iru uju.+