1 Ndị Eze 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na obodo niile a na-akwakọba ihe+ bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya, na ihe ndị dị Sọlọmọn+ ezi mma bụ́ ndị o nwere ọchịchọ iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn nakwa n’ala dum ọ na-achị. 1 Ndị Eze 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee mee ka ọlaọcha dịrị ọtụtụ ka nkume na Jeruselem,+ o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ+ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila. Abụ Ákwá 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-emegide ya agbasawo aka ya ibukọrọ ihe ya niile a na-achọsi ike.+N’ihi na ọ hụwo mba ndị batara n’ebe nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.
19 na obodo niile a na-akwakọba ihe+ bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya, na ihe ndị dị Sọlọmọn+ ezi mma bụ́ ndị o nwere ọchịchọ iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn nakwa n’ala dum ọ na-achị.
27 Eze wee mee ka ọlaọcha dịrị ọtụtụ ka nkume na Jeruselem,+ o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ+ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila.
10 Onye na-emegide ya agbasawo aka ya ibukọrọ ihe ya niile a na-achọsi ike.+N’ihi na ọ hụwo mba ndị batara n’ebe nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.