Abụ Ọma 44:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+ Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+ Abụ Ákwá 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+
13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+
4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+
15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+