Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Jeremaya 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emekwa ka unu zaa ajụjụ+ dị ka ihe unu metara si dị,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-esunye oké ọhịa ya ọkụ,+ ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’”+
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
14 M ga-emekwa ka unu zaa ajụjụ+ dị ka ihe unu metara si dị,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-esunye oké ọhịa ya ọkụ,+ ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’”+