Ezikiel 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Osisi niile dị n’ọhịa ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ emewo ka osisi dị elu dịrị ala,+ mee ka osisi dị ala dịrị elu,+ mee ka osisi dị ndụ kpọnwụọ,+ meekwa ka osisi kpọnwụrụ akpọnwụ too nke ọma. Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya.”’”+ Luk 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ bụrụ na ha na-eme ihe ndị a mgbe osisi dị ndụ, gịnị ga-eme mgbe ọ kpọnwụrụ akpọnwụ?”+
24 Osisi niile dị n’ọhịa ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ emewo ka osisi dị elu dịrị ala,+ mee ka osisi dị ala dịrị elu,+ mee ka osisi dị ndụ kpọnwụọ,+ meekwa ka osisi kpọnwụrụ akpọnwụ too nke ọma. Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya.”’”+