Maịka 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+ Zefanaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi nọ n’ime ya bụ ọdụm na-ebigbọ ebigbọ.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf mgbede ndị na-adịghị atafọ ọkpụkpụ ọ bụla ruo ụtụtụ.+
2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+
3 Ndị isi nọ n’ime ya bụ ọdụm na-ebigbọ ebigbọ.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf mgbede ndị na-adịghị atafọ ọkpụkpụ ọ bụla ruo ụtụtụ.+