Abụ Ọma 62:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+ Aịzaya 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova na ndị okenye nke ndị ya na ndị isi ha ga-aba n’ikpe.+ “Unu onwe unu agbawo ubi vaịn ọkụ. Ihe a pụnaara onye nọ n’ahụhụ dị n’ụlọ unu.+
10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+
14 Jehova na ndị okenye nke ndị ya na ndị isi ha ga-aba n’ikpe.+ “Unu onwe unu agbawo ubi vaịn ọkụ. Ihe a pụnaara onye nọ n’ahụhụ dị n’ụlọ unu.+