6 N’ihi ya, m buuru iko m nwaanyị gburie wee ziga ya n’ala niile bụ́ ihe nketa Izrel,+ n’ihi na ha mere omume rụrụ arụ+ na ihe nzuzu na-eme ihere n’Izrel.+
9 Ndị o doro anya na ha bụ ndị nkwutọ nọ n’ime gị, ka ha wee wụfuo ọbara;+ ha anọwokwa n’elu ugwu rie nri n’ime gị.+ Ha emewo omume rụrụ arụ n’ime gị.+