6 N’ihi ya, m buuru iko m nwaanyị gburie wee ziga ya n’ala niile bụ́ ihe nketa Izrel,+ n’ihi na ha mere omume rụrụ arụ+ na ihe nzuzu na-eme ihere n’Izrel.+
27 iko ị na-akwa+ na ubé ị na-ebe dị ka ịnyịnya,+ omume rụrụ arụ ị na-eme n’ịgba akwụna. Ahụwo m ihe arụ gị+ n’elu ugwu nta ndị dị n’ọhịa. Ahụhụ ga-adịrị gị, Jeruselem! Ị pụghị ịdị ọcha+—ọ̀ bụ ruo ole mgbe?”+
27 Ma, lee! M ga-esetị aka m mee gị ihe,+ m ga-ebelatakwa ihe a na-enye gị,+ nyefeekwa gị n’aka ihe na-agụ mkpụrụ obi+ nke ndị inyom kpọrọ gị asị,+ bụ́ ndị inyom ndị Filistia,+ ndị inyom e wedara n’ala n’ihi omume gị rụrụ arụ.+