Jeremaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+ Ezikiel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee nupụ isi ná mkpebi ikpe m site n’ime ajọ omume karịa mba niile,+ nupụkwa isi n’ụkpụrụ m karịa ala ndị gbara ya gburugburu, n’ihi na ha jụrụ mkpebi ikpe m, ha ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m.’+
11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+
6 O wee nupụ isi ná mkpebi ikpe m site n’ime ajọ omume karịa mba niile,+ nupụkwa isi n’ụkpụrụ m karịa ala ndị gbara ya gburugburu, n’ihi na ha jụrụ mkpebi ikpe m, ha ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m.’+