Jeremaya 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee! Ọ ga-abịa dị ka mmiri rujuru n’ígwé, ụgbọ ịnyịnya ya dịkwa ka oké ifufe mmiri.+ Ịnyịnya ya na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na e bukọrọwo ihe anyị!
13 Lee! Ọ ga-abịa dị ka mmiri rujuru n’ígwé, ụgbọ ịnyịnya ya dịkwa ka oké ifufe mmiri.+ Ịnyịnya ya na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na e bukọrọwo ihe anyị!