6 Buru ngwongwo ndị ahụ n’ubu gị n’ihu ha. Buru ya pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Kpuchie ihu gị ka ị ghara ịhụ ala anya, n’ihi na m na-eme ka ị bụụrụ ụlọ Izrel+ ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.”+
24 Ezikiel aghọworo unu ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Dị ka ihe niile o mere si dị, otú ahụ ka unu ga-eme. Mgbe ihe a ga-eme,+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Onyenwe unu Jehova.’”’”+