Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila. Jeremaya 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! E nwere ndị na-asị m: “Olee ebe okwu Jehova dị?+ Biko, ya mezuo.” Ezikiel 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-emekwa ka Raba+ bụrụ ebe kamel ga na-ata ahịhịa, meekwa ka ala ụmụ Amọn bụrụ ebe ìgwè ewu na atụrụ ga na-ezu ike;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’”+
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
5 M ga-emekwa ka Raba+ bụrụ ebe kamel ga na-ata ahịhịa, meekwa ka ala ụmụ Amọn bụrụ ebe ìgwè ewu na atụrụ ga na-ezu ike;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’”+