2 Samuel 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Joab+ nọ na-ebuso Raba+ nke ụmụ Amọn agha wee weghara isi obodo nke alaeze ahụ. Ezikiel 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị ga-eme ka e nwee otu ụzọ mma agha ahụ ga-esi bata wakpo Raba+ nke ụmụ Amọn, otu ga-awakpo Juda, wakpo Jeruselem e wusiri ike.+
20 Ị ga-eme ka e nwee otu ụzọ mma agha ahụ ga-esi bata wakpo Raba+ nke ụmụ Amọn, otu ga-awakpo Juda, wakpo Jeruselem e wusiri ike.+