14 Mgbe nke a gasịrị, o wuru mgbidi ọzọ n’ihu+ mgbidi Obodo Devid,+ n’ebe ọdịda anyanwụ Gaịhọn+ nke dị na ndagwurugwu, o wuru ya ruo Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀,+ wuo ya gburugburu ruo Ofel.+ O wulikwara ya elu nke ukwuu. O debekwara ndị ọchịagha n’obodo niile e wusiri ike dị na Juda.+