Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 3:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 N’ihi na ọ bụ naanị Ọg eze Beshan fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ.+ Lee! E ji ígwè rụọ ihe o ji ebu ozu. Ọ́ bụghị na Raba+ nke ụmụ Amọn ka ọ dị? Ọ dị kubit itoolu n’ogologo, dịrịkwa kubit anọ n’obosara, ma e jiri kubit nkịtị tụọ ya.

  • Jeremaya 49:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “‘Ya mere, lee! oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-eme ka a nụ ụda opi agha,+ bụ́ agha a ga-ebuso Raba+ nke ụmụ Amọn; ọ ga-aghọ mkpọmkpọ ebe nke a lara n’iyi,+ a ga-agbakwa obodo nta ya niile+ ọkụ.’+

      “‘Izrel ga-eweghara obodo nke ndị weghaara obodo ya,’+ ka Jehova kwuru.

  • Ezikiel 25:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 M ga-emekwa ka Raba+ bụrụ ebe kamel ga na-ata ahịhịa, meekwa ka ala ụmụ Amọn bụrụ ebe ìgwè ewu na atụrụ ga na-ezu ike;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’”+

  • Emọs 1:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-amụnye mgbidi Raba ọkụ.+ Ọ ga-erepịa ụlọ elu ya niile, mgbe a na-eti mkpu agha n’ụbọchị agha, mgbe oké ifufe na-efe n’ụbọchị ifufe mmiri.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya