2 Ndị Eze 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha, ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?+ Aịzaya 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha,+ ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa? Emọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’
12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha, ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?+
12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha,+ ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?
5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’