Daniel 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 bụ gị, eze,+ n’ihi na ị dịwo ukwuu ma dị ike, ebube gị adịwokwa ukwuu ma ruo n’eluigwe,+ ọchịchị gị eruwokwa nsọtụ niile nke ụwa.+ Emọs 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ma mụ onwe m ekpochapụwo ndị Amọraịt+ n’ihi ha, bụ́ ndị toro ogologo dị ka osisi sida, ndị dịkwa ike dị ka oké osisi;+ m wee kpochapụ mkpụrụ ha ndị dị n’elu ha nakwa mgbọrọgwụ ha ndị dị n’ime ala.+
22 bụ gị, eze,+ n’ihi na ị dịwo ukwuu ma dị ike, ebube gị adịwokwa ukwuu ma ruo n’eluigwe,+ ọchịchị gị eruwokwa nsọtụ niile nke ụwa.+
9 “‘Ma mụ onwe m ekpochapụwo ndị Amọraịt+ n’ihi ha, bụ́ ndị toro ogologo dị ka osisi sida, ndị dịkwa ike dị ka oké osisi;+ m wee kpochapụ mkpụrụ ha ndị dị n’elu ha nakwa mgbọrọgwụ ha ndị dị n’ime ala.+