Ekliziastis 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na mmadụ+ adịghị ama oge ya.+ Dị nnọọ ka azụ̀ e ji ụgbụ ọjọọ+ jide, dịkwa ka nnụnụ a nwụdere n’ọnyà,+ otú ahụ ka a na-amata ụmụ mmadụ n’ọnyà n’oge ọdachi,+ mgbe ọ na-adakwasị ha na mberede.+ Hosia 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “N’ebe ọ bụla ha na-aga, m ga-eji ụgbụ m jide ha.+ M ga-adọdata ha+ dị ka anụ ufe nke eluigwe. M ga-ata ha ahụhụ dị ka ihe a gwara nzukọ ha si dị.+ Habakọk 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ̀ bụ ya mere ọ ga-eji wụpụ ihe ndị dị n’ụgbụ ya, ọ̀ ga na-ala mba dị iche iche n’iyi mgbe niile n’enweghị ọmịiko?+
12 N’ihi na mmadụ+ adịghị ama oge ya.+ Dị nnọọ ka azụ̀ e ji ụgbụ ọjọọ+ jide, dịkwa ka nnụnụ a nwụdere n’ọnyà,+ otú ahụ ka a na-amata ụmụ mmadụ n’ọnyà n’oge ọdachi,+ mgbe ọ na-adakwasị ha na mberede.+
12 “N’ebe ọ bụla ha na-aga, m ga-eji ụgbụ m jide ha.+ M ga-adọdata ha+ dị ka anụ ufe nke eluigwe. M ga-ata ha ahụhụ dị ka ihe a gwara nzukọ ha si dị.+
17 Ọ̀ bụ ya mere ọ ga-eji wụpụ ihe ndị dị n’ụgbụ ya, ọ̀ ga na-ala mba dị iche iche n’iyi mgbe niile n’enweghị ọmịiko?+