Jeremaya 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m ga-eji aka a gbatịrị agbatị na ogwe aka dị ike na iwe na ọnụma na oké iwe+ buso unu agha.+ Ezikiel 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Echewo m ihu megide ha.+ N’ọkụ ka ha si pụta, ma ọkụ ahụ ga-erepịa ha.+ Unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova, mgbe m ga-eche ihu ime ha ihe.’”+
5 Mụ onwe m ga-eji aka a gbatịrị agbatị na ogwe aka dị ike na iwe na ọnụma na oké iwe+ buso unu agha.+
7 Echewo m ihu megide ha.+ N’ọkụ ka ha si pụta, ma ọkụ ahụ ga-erepịa ha.+ Unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova, mgbe m ga-eche ihu ime ha ihe.’”+