Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+ Aịzaya 56:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ onye na-akpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa,+ kwuru: “M ga-akpọkọtara ha ndị ọzọ ma e wezụga ndị nke ha a kpọkọtaworo akpọkọta.”+
80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+
8 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ onye na-akpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa,+ kwuru: “M ga-akpọkọtara ha ndị ọzọ ma e wezụga ndị nke ha a kpọkọtaworo akpọkọta.”+