16 Ya mere, ezi Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga na-ezigara ndị ya buru ibu ọrịa na-ata mmadụ ahụ́,+ ọkụ ga na-ere n’okpuru ebube ya dị ka mgbe ihe na-agba ọkụ.+
4“Nụrụnụ okwu a, unu nne ehi Beshan,+ ndị nọ n’ugwu Sameria,+ ndị na-erigbu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ndị na-echi ndị ogbenye ọnụ n’ala, ndị na-asị ndị nna ha ukwu, ‘Wetanụ, ka anyị ṅụọ!’