Aịzaya 60:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+ Emọs 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.”
21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+
15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.”