Ezikiel 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na o nwere agụụ ka ya na ndị Asiria nwee mmekọahụ,+ bụ́ ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị bụ́ ndị nọ ya nso, ndị na-eji ejiji nke ọma, ndị agha ịnyịnya bụ́ ndị na-agba ịnyịnya—ha niile bụcha ụmụ okorobịa ọma.+
12 N’ihi na o nwere agụụ ka ya na ndị Asiria nwee mmekọahụ,+ bụ́ ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị bụ́ ndị nọ ya nso, ndị na-eji ejiji nke ọma, ndị agha ịnyịnya bụ́ ndị na-agba ịnyịnya—ha niile bụcha ụmụ okorobịa ọma.+