Ezikiel 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-eme ka ị tụgharịa, tinyekwa nko n’agba gị+ wee dọrọ gị na ndị agha gị niile,+ ya bụ, ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya, ha niile yi uwe mara mma,+ ìgwè mmadụ dị ukwuu, ndị ji ọta ukwu na ọta nta, ha niile bu mma agha;+
4 M ga-eme ka ị tụgharịa, tinyekwa nko n’agba gị+ wee dọrọ gị na ndị agha gị niile,+ ya bụ, ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya, ha niile yi uwe mara mma,+ ìgwè mmadụ dị ukwuu, ndị ji ọta ukwu na ọta nta, ha niile bu mma agha;+