2 Ndị Eze 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+ Ezikiel 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-etinyekwa nko n’agba+ gị ma mee ka azụ̀ ndị dị n’ọwa mmiri niile nke Naịl gị rapara n’akpịrịkpa gị. M ga-esi n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl gị dọpụta gị na azụ̀ niile dị n’ọwa mmiri niile nke Naịl gị ndị rapaara n’akpịrịkpa gị. Ezikiel 39:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eme ka ị tụgharịa, duru gị na-aga,+ mee ka i si n’ime ime ebe ugwu+ pụta, meekwa ka ị gbagote n’ugwu ndị dị n’Izrel.
28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
4 M ga-etinyekwa nko n’agba+ gị ma mee ka azụ̀ ndị dị n’ọwa mmiri niile nke Naịl gị rapara n’akpịrịkpa gị. M ga-esi n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl gị dọpụta gị na azụ̀ niile dị n’ọwa mmiri niile nke Naịl gị ndị rapaara n’akpịrịkpa gị.
2 M ga-eme ka ị tụgharịa, duru gị na-aga,+ mee ka i si n’ime ime ebe ugwu+ pụta, meekwa ka ị gbagote n’ugwu ndị dị n’Izrel.