2 Ndị Eze 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+ Aịzaya 37:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+ Ezikiel 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-eme ka ị tụgharịa, tinyekwa nko n’agba gị+ wee dọrọ gị na ndị agha gị niile,+ ya bụ, ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya, ha niile yi uwe mara mma,+ ìgwè mmadụ dị ukwuu, ndị ji ọta ukwu na ọta nta, ha niile bu mma agha;+
28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
29 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
4 M ga-eme ka ị tụgharịa, tinyekwa nko n’agba gị+ wee dọrọ gị na ndị agha gị niile,+ ya bụ, ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya, ha niile yi uwe mara mma,+ ìgwè mmadụ dị ukwuu, ndị ji ọta ukwu na ọta nta, ha niile bu mma agha;+