1 Ndị Eze 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A pịrị cherọb+ na nkwụ+ nakwa okooko osisi+ n’ahụ́ ụlọ ahụ gbaa gburugburu, n’ime na n’èzí; 1 Ndị Eze 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ihe ọ tụkwara+ ná mbadamba ahụ́ ya nakwa n’akụkụ ya bụ cherọb, ọdụm na nkwụ, dị ka ohere nke ọ bụla nwere si dị, tinyere ihe a kpara okirikiri ndị gbara ya gburugburu.+ 2 Ihe E Mere 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee jiri ọlaedo+ machie ụlọ ahụ, ntụhie ya, ọnụ ụzọ ya, ahụ́ ya na ibo ya; ọ tụkwara cherọb n’ahụ́ ụlọ ahụ.+
36 Ihe ọ tụkwara+ ná mbadamba ahụ́ ya nakwa n’akụkụ ya bụ cherọb, ọdụm na nkwụ, dị ka ohere nke ọ bụla nwere si dị, tinyere ihe a kpara okirikiri ndị gbara ya gburugburu.+
7 O wee jiri ọlaedo+ machie ụlọ ahụ, ntụhie ya, ọnụ ụzọ ya, ahụ́ ya na ibo ya; ọ tụkwara cherọb n’ahụ́ ụlọ ahụ.+