2 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Hezekaya wee malite ikpe ekpere+ n’ihu Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile+ nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe+ na ụwa.+ 2 Ihe E Mere 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ+ na ajị anụ e sijiri odo odo na ákwà ọma na-acha uhie uhie mee ákwà mgbochi+ ya, ọ kpakwara cherọb n’elu ya.+
15 Hezekaya wee malite ikpe ekpere+ n’ihu Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile+ nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe+ na ụwa.+
14 O jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ+ na ajị anụ e sijiri odo odo na ákwà ọma na-acha uhie uhie mee ákwà mgbochi+ ya, ọ kpakwara cherọb n’elu ya.+