3 n’ugwu ndị dị n’ọhịa. M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị niile dị oké ọnụ ahịa;+ m ga-eme ka e bukọrọ ihe dị n’ebe ndị dị elu gị, n’ihi mmehie ị na-eme n’ókèala gị niile.+
39 M ga-enyefekwa gị n’aka ha, ha ga-akwatu ebe dị mkputamkpu ị rụrụ,+ kwadakwa ebe ndị dị elu gị,+ ha ga-eyipụ gị uwe gị,+ chịrị ihe ịchọ mma gị niile mara mma,+ yipụsịa gị uwe i yi, gbaa gị ọtọ.