Ezikiel 40:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwoke ahụ wee malite ịsị m: “Nwa nke mmadụ,+ jiri anya gị hụrụ, jirikwa ntị gị nụrụ, tinyekwa obi gị n’ihe niile m na-egosi gị, n’ihi na m kpọtara gị ebe a ka m gosi gị ihe ndị a. Gwa ụlọ Izrel ihe niile ị na-ahụ.”+
4 Nwoke ahụ wee malite ịsị m: “Nwa nke mmadụ,+ jiri anya gị hụrụ, jirikwa ntị gị nụrụ, tinyekwa obi gị n’ihe niile m na-egosi gị, n’ihi na m kpọtara gị ebe a ka m gosi gị ihe ndị a. Gwa ụlọ Izrel ihe niile ị na-ahụ.”+