Jeremaya 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Gaa guzoro n’ogige ụlọ Jehova,+ kwuo okwu niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo+ banyere ndị obodo niile dị na Juda, ndị na-abata n’ụlọ Jehova ịkpọ isiala. Ewepụkwala ya ihe.+ Ezikiel 43:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụlọ Izrel banyere Ụlọ a,+ ka ihere wee mee ha n’ihi njehie ha,+ ha ga-atụkwa ụkpụrụ ya atụ̀. Ọrụ Ndịozi 20:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 n’ihi na ahapụghị m ịgwa unu nzube+ niile nke Chineke.
2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Gaa guzoro n’ogige ụlọ Jehova,+ kwuo okwu niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo+ banyere ndị obodo niile dị na Juda, ndị na-abata n’ụlọ Jehova ịkpọ isiala. Ewepụkwala ya ihe.+
10 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụlọ Izrel banyere Ụlọ a,+ ka ihere wee mee ha n’ihi njehie ha,+ ha ga-atụkwa ụkpụrụ ya atụ̀.