Diuterọnọmi 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’oge ahụ, Jehova kewapụrụ ebo Livaị+ iche maka ibu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ha na-eguzo n’ihu Jehova maka ijere ya ozi+ na iji aha ya na-enye ngọzi ruo taa.+ Ezikiel 43:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
8 “N’oge ahụ, Jehova kewapụrụ ebo Livaị+ iche maka ibu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ha na-eguzo n’ihu Jehova maka ijere ya ozi+ na iji aha ya na-enye ngọzi ruo taa.+
19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+