Job 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ;+Ha akpụrụwo ìgwè ewu na atụrụ n’ike, ka ha wee zụọ ha. Maịka 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ inweta ubi agụwo ha, ha anarawokwa ha n’ike;+ agụụ inweta ụlọ agụwo ha, ha ewegharawokwa ha; ha erigbuwo nwoke na ezinụlọ ya,+ rigbuo nwoke ma weghara ihe nketa ya.+
2 E nwere ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ;+Ha akpụrụwo ìgwè ewu na atụrụ n’ike, ka ha wee zụọ ha.
2 Agụụ inweta ubi agụwo ha, ha anarawokwa ha n’ike;+ agụụ inweta ụlọ agụwo ha, ha ewegharawokwa ha; ha erigbuwo nwoke na ezinụlọ ya,+ rigbuo nwoke ma weghara ihe nketa ya.+