1 Ihe E Mere 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ+ ahụ na àjà udo+ ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova.+ 2 Ihe E Mere 30:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Hezekaya eze Juda nyere+ ndị ahụ zukọtara otu puku ehi na puku atụrụ asaa, ndị isi+ nyekwara ha otu puku ehi na puku atụrụ iri. Ọtụtụ ndị nchụàjà+ wee na-edo onwe ha nsọ.
24 N’ihi na Hezekaya eze Juda nyere+ ndị ahụ zukọtara otu puku ehi na puku atụrụ asaa, ndị isi+ nyekwara ha otu puku ehi na puku atụrụ iri. Ọtụtụ ndị nchụàjà+ wee na-edo onwe ha nsọ.