Ezikiel 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ+ ga-emechi emechi+ ruo ụbọchị isii a na-arụ ọrụ.+ A ga-emeghe ya n’ụbọchị izu ike, megheekwa ya n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ.+
46 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ+ ga-emechi emechi+ ruo ụbọchị isii a na-arụ ọrụ.+ A ga-emeghe ya n’ụbọchị izu ike, megheekwa ya n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ.+