2 Onyeisi ga-esi n’ụzọ e si aga n’ihe owuwu ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá bata,+ site n’èzí, guzokwa n’akụkụ awara ọnụ ụzọ ámá;+ ndị nchụàjà ga-achụ àjà ya a na-esurecha n’ọkụ na àjà udo ya, ọ ga-akpọkwa isiala n’ebe e si abata n’ọnụ ụzọ ámá,+ ọ ga-apụkwa, ma ọnụ ụzọ ámá ahụ ga-eghere oghe ruo anyasị.