43 “‘Ebe ọ bụ na i chetaghị oge ị bụ nwa agbọghọ,+ i wee kpasuo m iwe n’ihi ihe a niile,+ lee, mụ onwe m ga-eme ka i jiri isi gị buru ihe i metara,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ị gaghịkwa na-eme omume ọ bụla rụrụ arụ, tinyere ihe arụ gị niile.