21 “‘“Ma ndị ahụ obi ha na-agbaso ihe arụ ha na ihe ha ndị jọgburu onwe ha,+ m ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’”+
31 N’ihi ya, m ga-awụkwasị ha ọnụma m.+ M ga-eji ọkụ nke oké iwe m kpochapụ ha.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”