2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+ Jeremaya 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ya, n’ihi na a ghaghị ijide gị, a ga-enyefekwa gị n’aka ya.+ Ị ga-eji anya gị hụ eze Babịlọn ihu na ihu,+ ọ ga-ejikwa ọnụ ya gwa gị okwu ihu na ihu, ị ga-agakwa Babịlọn.’ Jeremaya 39:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ rụkpọsịrị Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee, ka a kpụta ya Babịlọn. Jeremaya 52:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee wee kpụta ya Babịlọn+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ. Ezikiel 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+
7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+
3 Gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ya, n’ihi na a ghaghị ijide gị, a ga-enyefekwa gị n’aka ya.+ Ị ga-eji anya gị hụ eze Babịlọn ihu na ihu,+ ọ ga-ejikwa ọnụ ya gwa gị okwu ihu na ihu, ị ga-agakwa Babịlọn.’
11 Ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee wee kpụta ya Babịlọn+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ.
16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+