Aịzaya 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịakwasị onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu, bịakwasịkwa onye ọ bụla e buliri elu ma ọ bụ onye e wedara ala;+ Joel 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ewoo, ụbọchị ahụ na-abịa!+ Ụbọchị Jehova dị nso,+ ọ ga-abịakwa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile!
12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịakwasị onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu, bịakwasịkwa onye ọ bụla e buliri elu ma ọ bụ onye e wedara ala;+
15 “Ewoo, ụbọchị ahụ na-abịa!+ Ụbọchị Jehova dị nso,+ ọ ga-abịakwa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile!