14 Ahụwokwa m ihe jọgburu onwe ya ndị amụma nọ na Jeruselem na-eme,+ ha na-akwa iko,+ na-ejekwa ije n’okwu ụgha;+ ha emewo ka aka ndị ajọ omume dị ike, ka onye ọ bụla n’ime ha wee ghara ịhapụ ihe ọjọọ ọ na-eme lọghachi.+ N’anya m, ha niile dị ka Sọdọm,+ ndị bi n’ime ya dịkwa ka Gọmọra.”+